More

    Oga-Eme Ya ( God will Will Do it) By Rev. Fr Francis Ezeh Ofmcap – wocamusic.com

    Rev. Fr Francis Ezeh Ofmcap is a talented catholic priest with great vocal and has released this brand new soul lifting song titled “Oga-eme Ya (God will Do it)”

    Lyrics

    Oga eme ya (God will do it)
    Ohh.. Oga eme ya Oga eme ya.. ohh
    (Ohh He will do it. He will do it. Ohh)
    Chukwu ga eme ya. oga eme ya eee
    (God will do it. He will do it eee)
    God will do it. He will do it.
    Chukwu ga eme ya . Oga eme ya
    (God will do it. He will do it)
    Chukuwu ga eme ya. oga me ya
    (God will do it. He will do it)
    God will do it, he will do it
    Oga eme ya… Oga eme ya..
    (He will do it. He will do it)

    Kedu ihe bu mkpa gi Nwannemoo
    (What are your problems my brother/sister?)
    Ohh Oga eme ya. oga eme ya eee
    (ohh He will do it. He will do it)
    Kedu ihe bu nsogbu gi oo
    (What are your difficulties?)
    Chukwu mazuru ha niile oo
    (God knows all of them)
    Oga eme ya. oga eme ya eee
    (He will do it. He will do it)
    Chorus……………………..
    Oga eme ya… oga eme ya ee
    (He will do it… He will do it)
    Chukwu ga eme ya .. Oga eme ya
    (God will do it… He will do it)
    Chukuwu ga eme ya… oga me ya
    (God will do it… He will do it)
    God will do it…he will do it
    Oga eme ya… Oga eme ya..
    (He will do… He will do it)

    Ihe ana-esiri gi ikeoo Nwannemoo ohh
    (Are you passing through hard times, my brother/sister)
    Oga eme ya ….oga eme ya
    (He will do it…He will do it)
    Kosara mkpa gioo Nwannemoo ohh
    (Present Him your problem, my brother /sister)
    Oga eme ya ..oga eme ya eee
    (He will do it… He will do it)

    Chorus……………………..
    Oga eme ya… oga eme ya ee
    (He will do it… He will do it)
    Chukwu ga eme ya .. Oga eme ya
    (God will do it… He will do it)
    Chukuwu ga eme ya… oga me ya
    (God will do it… He will do it)
    God will do it…he will do it
    Oga eme ya… Oga eme ya..
    (He will do… He will do it)

    Odikata njo. Oga dikwazi mma
    (Sometimes are bad . Sometimes are also good)
    Chukwu ga eme ya… oga eme ya ee
    (God will do it. He will do it)
    Nwenuru chukwu ndidi.. nwenuru chukwu ndidi
    (Be patient with God. Be patient with God)
    Nwenuru chukwu ndidi. oge chukwu ka mma eee
    (Be patient with God. God’s time is the best)

    Chorus……………………..
    Oga eme ya… oga eme ya ee
    (He will do it… He will do it)
    Chukwu ga eme ya .. Oga eme ya
    (God will do it… He will do it)
    Chukuwu ga eme ya… oga me ya
    (God will do it… He will do it)
    God will do it…he will do it
    Oga eme ya… Oga eme ya..
    (He will do… He will do it)

    He has done it. He will do it again
    God will do it. He will do it.
    So let us trust in him
    Let us never give up
    Let us never give up
    God will do it. He will do it

    Chorus……………………..
    Oga eme ya… oga eme ya ee
    (He will do it… He will do it)
    Chukwu ga eme ya .. Oga eme ya
    (God will do it… He will do it)
    Chukuwu ga eme ya… oga me ya
    (God will do it… He will do it)
    God will do it…he will do it
    Oga eme ya… Oga eme ya..
    (He will do… He will do it)

    Listen, Download and Share!

    Rev. Fr. Francis Ezeh
    Oga Eme Ya ( God will do it)
    Rev. Fr. Francis EzehOga Eme Ya ( God will do it)
    {{heart_svg}}LikeLiked Free Download
    196
    142
    30

     

    Latest Updates

    Related articles

    1 Comment

    Leave a reply

    Please enter your comment!
    Please enter your name here